FeaturedIgbo News

Zubby Michael abụrụla onye ndụmọdụ Gọvanọ Anambra Steeti n’ihe gbasara mgbasa ozi

Views

Onye na-eme ihe nkiri Nollywood, Zubby Michael ewetala ọrụ dịka onye ndụmọdụ Gọvanọ Willie Obiano nke Anambra Steeti.

Zubby Michael, n’obi anụrị, kwuputara nke a n’igwe Twitter ya.

Leave a Reply