FeaturedIgbo News

Xenophobia: Ndị South Africa awakpola ndị Naijiria ọzọ

Views

E nwetara mkpesa na ndị South Africa na-awakpo ndị Naijiria na Witbank Mpumalanga, nke butegoro ọnwụ na mmerụ ahụ.

E kwuru na otu ndị okorobịa gara na Witbank Mpumalanga, ebe ha gbara ihe enwe enwe  ndị mmadu ọkụ ma kpọgharakwa ụfọdụ ndị Naijiria.

A gwakwara ndị Naijiria bi na Downtown, Jerico na obodo ndị ọzọ gbara ha gburugburu, ka ha mụrụ anya ka azụ ma chewe nche.

Lee ihe eserese ebe a:

Leave a Reply