FeaturedIgbo News

Xenophobia: Burna Boy ekwuola na ọ ga-awuchi South Africa n’ọnwa a

Views

Burna Boy ekwuola na ọ ga-aga South Africa n’ọnwa a maka emume ahaziri dịka ọ tụlechara mwakpo ndị Naijiria nwetara n’obodo ahụ ọnwa ole na ole gara aga.

Site n’igwe Twitter ya, o dere na emume a nke a kpọrọ ‘African Unite’ bụ nke ga-ada ụda; ụdị nke anya na-ahụbeghi.

O dekwara na otu akụkụ ego e nwetara n’emume a ga-ala n’ahụ ndị mwakpo xenophobia metụtara.

Chetakwa na AKA, onye South Africa na-eti egwu gwara Burna Boy na ọ na-eche ya na South Africa. Ya mere, mụrụ anya ka azụ maka na nke dị n’ihu ka.

Leave a Reply