EntertainmentFeatured

Wizkid anatala ‘SoulTrain’s Ashford and Simpsom Songwriters’ award’ maka ‘Brown Skin Girl’

Views

Nwokorobia Naijiria na-agụ egwu, Ayodeji Balogun, onye a mara dịka Wizkid, enwetala nturu ugo ndị na-ede egwu nke akpọrọ ‘SoulTrain’s Ashford and Simpsom Songwriters’ award’.

Wizkid natara nturu ugo a na Sọnde na Las Vegas.

Ọ natara nturu ugo a maka egwu ya na Beyonce gụkọtara ọnụ, ‘Brown Skin Girl’.

Leave a Reply