FeaturedIgbo News

Video: Ọkpọ arịa ibe ya elu n’etiti ndị Agha na ndị Uweojii Naịjirịa

Views

N’ihe onyooyo selitere elu n’isi ụtụtụ Tuzdee Ọgọst 20, 2019, a hụrụ ka ọkpọ na-ada n’etiti ndị Uweojii na ndị Agha Naijiria.

N’oge ozi a si n’aka ndị Odumblog.com pụ, amabeghi ihe butere ọgụ a n’etiti ndị ọrụ nchekwa ala Naịjiria.

Ọ bụ ihe ihere na ihe mwute na ndị ọ bụ ọrụ ha ichekwa ma weta udo n’ala anyị bụ Naijira na-enwe ụdị nghọtahie a ma na-alụ ọgụ n’ọmaahịa.

A dụọla ndị isi nchekwa ala Naịjirịa ka ha tinye anya na mmiri mara ebe ya bụ mmiri siri baa opi ụgbọgụrụ.

Ihe Onyoonyo:

 

Leave a Reply