FeaturedIgbo NewsVideos

Video: Ndị Uweojii South Africa awakpo ndị IPOB

Views

Ndị Uweojii South Africa agbatuola ọtụtụ ndị IPOB a hụrụ na-eme ngagharị megidere Onyeisiala Naịjiria, Muhammadu Buhari na South Africa.
Ndị Politics Nigeria chọpụtara na ndị uweojii a ji egbe mgbọ rubber were chụọ ndị IPOB a. E mereka a mata na ọtụtụ ndị IPOB merụrụ ahụ.

 

 

Onyoonyo:

Leave a Reply