FeaturedVideos

Video: Ndị Naịjiria bi South Africa kpaliri Xenophobia- Buhari

Views

Buhari n’ihe onyoonyo na-efe n’Igwe intaneti emeela atụola ndị Naịjiria bi mba South Africa dika ndị kpaliri Xenophobia. O mere ka a mata na gọọmentị Naịjiria na nke South Africa abụghị otu, na onye ọbụla gara obodo ebim ntị, kwesịrị ibere ntị ya tinye.

Leave a Reply