FeaturedIgbo NewsVideos

Video: Ndị Congo atụsịara ụlọ nnọchianya Naijiria Ngwongwo

Views

Ndị gọọmentị Congo ejirila ndị uweojii chụpụ ndị Nigerian Embassy, Congo. Ha chụpụkwara mmadụ niile na-arụ ọrụ na ya bụ ụlọ nnọchite anya ndị Naijiria nke dị na Congo tinyere Ambassador Ibim Nkem Charles bụ onye nnọchite anya Naijiria na Congo.

Onyoonyo:

Leave a Reply