FeaturedIgbo NewsVideos

Video: Ihe gburu ndị Biafra n’ ọgụ Biafra bụ Agụụ – Charlie Boy

Views

Eze ụmụokorobia bụ Charles Chukwuemeka Oputa, onye nke e ji Charlieboy mara e meela ka a mara n’ajụjụ ọnụ ndị BBC IGBO na ihe gburu ndị Biafra n’agha Biafra na Naịjiria nke bidoro n’afọ 1967 bụ agụụ. O mere ka a mara na ọ dị ihe dịka afọ iri na ise (15yrs) mgbe a malitere ya bụ agha.

N’okwu nke ya, ọ sịrị ‘… ihe gburu Biafra bụ agụụ, ọbụghị mgbọ egbe..’

Lee onyoonyo…

Leave a Reply