FeaturedIgbo News

Video: Ebe obibi Ụmụakwụkwọ adaa ka Ọwa-mmanụ ala gbara Ọkụ n’Abule Ado Lagos.

Views

Ihe ịgba anya mmiri emeela ka ọwa mmanụ ala gara n’Abule Ado, Ojo Lagos gbara n’ụtụtụ ụbọchị ụka.

Ọwa mmanụ a gbara n’ebe ncherita ihu Bethlehem College nke dị n’Abule Ado; nke kwaturu ụlọ ebe obibi ụmụakwụkwọ.

Ka ọ dị ugbu a, ebugala ọtụtụ ụmụakwụkwọ ụkọọgwụ dịka ndị agbataobi gbataara ha ọsọ enyemaaka.

Sonyerenu anyị dịka anyị ga-ewetere ụnụ ihe mere n’uju…

Lee Ihe onyoonyo..

7ae7aacb4e51491fb2814683384a567b

Leave a Reply