FeaturedIgbo News

Video: Anyị achọghị ndị Fulani ọchị ehi n’ Imo steeti; IPOB emee ngagharị n’Imo steeti

Views

Ndị Indigenous People Of Biafra, Imo state, emeela ngagharị were na-adọ gọvanọ ọhụrụ ndị Imo steeti bụ Hope Uzodimma aka na ntị na ha achọghị ihe ọbụla gbasara ndị Fụlanị ọchị ehi n’ ala Imo steeti. Ha gara n’ihu kwuo na ala Imo bụ ala Igbo ma bụrụ ala Biafra….

Leele onyoonyo ngagharị ha mere ụbọchị Satọde…

Leave a Reply