FeaturedIgbo News

Usoro ọmụmụ Naijiria adabaghị na ihe ndị e kwesiri ima n’ọgbọ ọhụrụ – AHI

Views

Onye ntụziaka Action Health  Incorporated, Uwemedimo Esiet, e kwuola na usoro ọmụmụ Naijiria abụghị ihe a chọrọ n’ọgbọ ọhụrụ a.

Esiet, onye kwuru nke a na emume 26th Annual Teenage Festival of Life nke AHI na Gọọmentị Lagos Steeti haziri, kwuru na mahadum ndị dị na Naijiria, anaghị akụzi ihe mmụta ga-enye ndị ntorobịa ọrụ na gburu gburu ụwa.

O kwuru na mahadum Naijiria anaghị akụzi ihe gbasara ‘Artificial Intelligence, Animation’ na mmụta ịntanetị ndị ọzọ; nke bụzi ebe anọ ugbu a.

Leave a Reply