FeaturedIgbo News

UNN agbanwela aha nzukọ ha kwesiri ime maka ọnụ ndị mmadu

Views

University of Nigeria, Nsukka, agbanwela aha nzukọ ha kwesiri inwe gbasara ‘Witchcraft’, n’ihi na ndị otu Kristi katọrọ ya bụ nzukọ.

N’agbanyeghi na ndịọka mmụta kọwara ihe niile gbasara nzukọ a, ndị otu Kristi na Naijiria kachiri ntị ma na-akagbu ya bụ emume.

N’ihi nke a, ndị nhazi emume a kwuru na a ga-agbanwe isiokwu emume a ka enwe ike tụpụrụ nkịta ọkpụkpụ ka ikpe na-ama ndị mmụọ.

Leave a Reply