FeaturedIgbo Culture

Ụmụnwanyị Aba apụtala n’igwe ịkwado Ikpeazụ

Views

Ụmụnwanyị Aba na Tuzde, pụtara n’igwe ikwado Gọvanọ Okezie Ikpeazụ.

Ụmụnwanyị ndị a bu akwụkwọ edere ihe dịka: Gọvanọ anyị na-arụ ọrụ, ụmụnwanyị Aba na-akwado Ikpeazụ, dgz.

Ụmụnwanyị ndị a mere ụmụnwanyị ndị ọzọ kwuru maka ọnọdụ ọjọọ Abia Steeti akaja. Ha kọwara ụmụnwanyị ndi a dịka ndị na-enweghi aka ọrụ; ndi na-achọghị ka Steeti ga n’ihu.

Otu nwanyị, Ijeọma Obinna kwuru na Gọvanọ Ikpeazụ na-arụ. O kwuru na ụmụnwanyị ndị mere ngagharị iwe maka ọnọdụ ọjọọ nke ụzọ Aba bụ ndị akwụrụ ụgwọ.

Lee eserese ha ebe:

Leave a Reply