FeaturedIgbo News

Ụmụakwụkwọ na-ele ule WASSCE na-ebute nje Covid-19 – Boss Mustapha

Views

Gọọmentị Naịjiria emeela ka a mara na ọtụtụ ụmụakwụkwọ na-ele ule West African Senior School Certificate Examination ebutela ajọ nje Corona.

Ode akwụkwọ Naịjira bụ Boss Mustapha mere ka a mara nke a n’ọgbakọ e mere na Tọọzde n’Abuja .

Gụọ: FG amapụta 13bn maka ndị Nche Ime Obodo

O kwuru na ụmụakwụkwọ iri na otu (11) na-ele ule WASSCE ebutela nje Corona na Gombe steeti.

Ọ dọrọ aka na ntị ka e kee nkwụcha ma gbaso soro ndị WHO wepụtara iji gbochi mgbasa ya bụ ajọ nje ịbawanye.

Leave a Reply