FeaturedIgbo News

Umahi akwado irụ Akwa Ngafe Ọzọ n’Ebonyi (photo)

Views

Gọvanọ na-achị Ebonyi steeti bụ Engr. Dave Umahi n’ịkwalite ezi mmepe n’obodo ya bụ Ebonyi ezubela ịrụ akwa ngafe ọzọ n’Edda, Ebonyi steeti.

Ọ gara nnyocha ọrụ mkpocha na-aga n’ihu ebe o zubere ịrụ ya bụ akwa ngafe  n’Ugwuiyere dị n’etiti Ebuwana na Ogwuma-Edda, Afikpo South LGA.

Ebumnobi ịrụ ya bụ akwa ngafe bụ iji jikọọ Edda na obodo ndị ọzọ dị n’Ebonyi ka njem dịtụrụ ndị na-aba, ma si Edda apụta mfe.

Ụmụ Igbo akpọkuola ndị gọvanọ steeti ndị Igbo ọzọ, ka ụzụ na-amaghị akpụ ogene lee egbe anya n’ọdụ.

5 Comments

Leave a Reply