FeaturedIgbo News

Ụlọụka Katọlik dị n’Anambra e nwurula ọkụ, ma gbagbuo otu onye

Views

Ndị Anambra State Fire Service n’isi ụtụtụ taa, mgbe ọ fọdụrụ nkeji iri na anọ ka ọ kụọ elekere anọ, nwetara ozi na St. Peter’s Catholic Church, nke dị na Nnewi-Ichi Uruagu n’Anambra steeti na-agba ọkụ.

Ha jisiri ike ruo ebe ahụ n’oge ma menyụọ ya bụ ọkụ.

Otu ọ dị ugbu a, naanị otu onye bụ onye nwụrụ n’ọkụ ọgbụgba a. e bugala ozu onye a n’ebe a na-emekwa ozu.

A matabeghi ihe butere ọkụ ọgbụgba.

Leave a Reply