FeaturedIgbo News

Ụlọikpe enyela iwu ka akwụsị ‘Operation Positive Identification’

Views

Federal High Court nke dị na Lagos, na Tuzde, nyere ndị amị Naijiria iwu ka ha kwụsị ‘Operation Positve Identification’.

Onye ọkaikpe Rilwan Aikawa gwara ndị ‘Nigerian Army’ na ‘Chief of Army Staff’ ka ha dere duu, ruo mgbe a ghazichara ikpe nke ndị mmadu kpesara banyere ‘Operation Positive Identification’.

Leave a Reply