FeaturedIgbo News

Ụlọelu adaa n’Agarawu

Views

Ozi emeela ka a mara na otu ụlọelu eruola ala n’Agarawu, Island Lagos.

Onyeakaebe a gbara ajụjụ ọnụ mere ka a mata na ya bụ ụlọ dara n’ihi na ndị nwe ya anaghị eleruzi ya anya.

Ndị Sahara Reporters mekwara ka a mara na ụlọ ọzọ dakwara n’isi ụtụtụ Fraịde na no 12 Alasepe Street, ma agafee Community Road, Ago Palace Way, Okota Lagos.

Gọọmentị adọọla aka na ntị maka ndị na-arụ ụlọ ‘ihe chi fotere’, maka itinye ndụ ndị mmadụ na nsogbu.

Leave a Reply