Igbo News

Ụlọ Omeiwu nke Itoolu: Lawan emerie Ndume

Views

Na ntụliaka e mere n’ụbọchị iri na otu nke ọnwa Juun, ọnụọgụgụ gosiri na Omeiwu Ahmed Lawan bụ onye meriri mgbe agụkọchara ntụliaka e mere. Ntụli niile enwetara pụtara otu nari na asaa. Lawan nwetara ntụli iri asaa na itolu ebe Omeiwu Ndume nwetara ntụli iri abụọ na asatọ.

Ebe a ka ọsọ onye ga-abụ onyeisi ụlọomeiwu nke ala Naijiria biara n’isi njedebe.

Leave a Reply