Igbo News

Ụlọ ikpe enyela iwu ka anwụchie onyeisi Innosson

Views

Ụlọ ikpe dị na Lagos enyela iwu ka anwụchie Mazi Innocent Chukwuma, onyeisi ụlọ ọrụ Innoson Motors. Ndi uwe ojii boro ya ebubo maka igwu wayo n’ego ruru nde naira abụọ na puku nari anọ (2.4m). Ka ọ dị ugbu a, ikpe ya nọzi n’aka onyeisi ụlọ ikpe nke obodo Naijiria.

Mazi Innocent na ndi ọzọ nke gụnyere Charles Chukwuma, Maximian Chukwura, Anajekwu Sunny na Mitsui OSK Lines bụ ndi a chọrọ ị nụrụ okwu ha n’ụlọ ikpe.

 

Leave a Reply