FeaturedIgbo News

Ugwuanyị enye ndị nchekwa obodo ụgbọala nchekwa

Views

Gọv. Ifeanyị Ugwuanyị nke Enugu steeti, na Mọnde, nyere ndị nchekwa obodo; Nigeian Army, Nigerian Security and Civil Defence Corps, Department of State Service, ụgbọala iri abụọ na Itolu, nke ga-enyere ha aka ịrụ ọrụ nchekwa na steeti a.

Ndị otu nchekwa ritekwara uru n’afọ ọma Ugwuanyị gunyere ndị Nigerian Airforce, Nigerian Immigration Service, Nigerian Customs Service, Nigerian Drug Law Enforcement Agency, Federal Road Safety Corps na National Agency for the Prohibition of Trafficking in Persons (NAPTIP).

Mgbe Ugwuanyị na-enyefe ha ụgbọala ndị a n’aka n’ụlọ gọọmentị dị n’Enugu, o kwuru na ebumnobi ya bụ ka ọrụ nchekwa na-aga serere werere na steeti ya

Leave a Reply