FeaturedIgbo News

Ụgwọ Gọọmentị Etiti ji ndị Ezumike Nka eruo N85bn

Views

Ụgwọ ezumike nka Gọọmentị etiti Naịjiria ji ndị Naịjiria rụrụ ọrụ na gọọmentị were laa ezumike nka dị n’okpuru Contributory Pension Scheme (CPS) eruola ihe ha ka Ijeri naira iri asatọ na ise (N85bn).

Tribuneonline emeela ka a mara na N85bn a bụ naanị ụgwọ ezumike nka gọọmentị ndị ji nọ ezumike nka bido n’ọnwa Juun 2019  ruo taa, n’agbanyeghị na gọọmentị wepụtara N7.45bn (Ijeri naịra asaa, na nde narị anọ na iri ise) izu ụka abụọ gara aga.

Elder Zal arịọla Onyeisiala Muhammadu Buharị ka ọ kaba ahụ wepụta ya bụ N85bn e ji ha n’ụgwọ kemgbe Juun 2019, ka o nwee ike rutu ndị nwe ya.

5 Comments

Leave a Reply