FeaturedIgbo News

Ugo Jonathan eberela na mgbagbu na PDP

Politicsngr
Views

Ndị otu PDP emeela ka a mara na ha nwere ike inye onyeisiala gara aga, Goodluck Jonathan ntaramahụhụ na PDP maka agwa ọ kpara na mpụtara ntụliaka ndị Bayelsa e mere na Satọde gara aga nke David Lyon(APC) bụ onye tuuru ugo  nwere vootu 352,552, ebe Omeiwu Duoye Diri (PDP) nwere vootu 143, 172.

Ka a kpọpụtara mpụtara ntuli a, e nwetere ozi na Jonathan gara kelee onye APC meriri na ya bụ ntuliaka ma soro ya ṅụrịa ọṅụ.

Ndị isi PDP na-enyocha ma na-ekwu na ọ bụ ọdịmma David na Jonathan bụ ihe mere e jiri merie PDP na ntuliaka gọvanọ Bayelsa a.

Leave a Reply