FeaturedIgbo News

Ụgbọelu ekweghi Nkwụsị esukasịa Ugboaja ọdụ ụgbọelu

Views

Ụgbọelu King Air Jet esuriela ugboaja dị n’ọdụ ụgbọelu na Lagos. Onye nọ ebe ya bụ ihe mberede mere ụbọchị Fraide mere ka a mara na ọ bụ mgbe ọkwọ ụgbọelu a na-ebugha ya ka ya bụ ụgbọelu jụrụ ịkwụsị were ga suo n’ugboaja. Ka o siri dị, ọ bụ naanị ọkwọ ụgbọelu a bụ onye nọ n’ime ya ma onweghikwa ihe mere ya.

Ihe mberede a mere n’akụkụ ọdụ ụgbọelu ndị Bristow Helicopter, Lagos.

Gụọ: Anyị etinyela ego karịrị N634.6bn na Naịjiria – Multichoice

E mere ka a mata na ndị Nigerian Civil Aviation Authority bịara ebe ihe mberede a mere iji chọpụta ka mmiri siri baa n’opi ụgbọgụrụ.

A chọpụtara na ụgbọelu a bu akara ndebanye 5N-HIS, bụ nke ndị Mobil Oil Nigeria.

Leave a Reply