FeaturedIgbo News

Ụgbọelu ‘Air India Express’ bu Mmadụ 184 ekewaala ụzọ abụọ na Kozhikode (Video)

Views

Ụgbọelu Air India Express bu mmadụ 184 si Dubai aga Kozhikode enweela ihe mberede dịka ọ ji ọsọ gbafee okporo mgbachapụ ụgbọelu ka na-efedata na Kozhikode na Fraide.

Ya bx ihe mbere mere ka ọ fọdụrụ nkeji iri abụọ kaọ kụọ elekere asatọ nke chi ojiji.

 

Gụọ NDTV

 

4 Comments

Leave a Reply