FeaturedIgbo News

Ụgbọala bu Mmanụ Petrol adaa n’Abule Egba, Lagos

Views

Nnukwu ụgbọala bu mmanụ petrol, na nke bu ngwaahịa mmadụ adaala n’Obadeyi, Abule Egba, Lagos.

Ndị ụlọọrụ LASTMA mere ka a mara nke a n’ụtụtụ Tuzde. Ha mekwara ka a mara na a kpọtụrụla ndị ụlọọrụ mgbanyụọkụ Lagos ka ha jee n’ebe ya bụ ihe mberede mere kee nkwụcha, maka ọkụ ọgbụgba.

 

 

Leave a Reply