Igbo News

Ụfọdụ ogbugbu na ntọrọ a na-eme na mpaghara ọwụwa anyanwụ abụghị aka ọrụ ndi Fulani

Views

Otu Miyetti Allah Cattle Breeders’ Association of Nigeria, MACBAN nke di na mpaghara ọwụwa anyanwụ kwuru na ogbugbu na ntọrọ a na-eme n’ọwụwa anyanwụ abụghị aka ọrụ ndi Fulani kama ndi naa-eme ihe bụ a na-amaghị ebe ha si.

Onyeisi oche nke otu a, Alhaji Siddiki Gidado, kwuru na n’agbanyeghi na e nwere ike inweta ndi ọjọọ n’etiti ha, ogbugbu na ntọrọ ndi mmadu abụghị aka ọrụ ndi otu ya.

O kwuru na ndi na-eme nke a abụghị ndi Fulani ọchị ehi kama na o nwere ike ịbụ ndi ọchị ehi si obodo ndi ọzọ. Obodo ndi ọ kpọgasiri gunyere: Igbo, Tiv, Jukun, Kanuri, na Shua Arabs.

Leave a Reply