EntertainmentFeatured

‘TheAcademy’ arụpụla LIONHEART n’ ‘Oscars Award’

Views

LIONHEART nke Genevieve Nnaji so n’otu ihe nkiri 93 edebanyere n’ ‘Oscar’s Award’ bụ nke ozi bịara na akpachapụla ya.

Ndị ‘TheAcademy’ bụ ndị hikọbara nturu ugo Oscar kwuru na ọ bụ n’ihi na a sụrụ bekee na ya bụ ihe onyoonyo karịa asụsụ Naịjiria nke dara otu iwu a na-agbaso maka inye nturu ugo oscar.

Nke a bụ ezigbo ihe mwute dịịrị ndị Naịjiria n’ihi na ọ bụ mbụ ihe onyoonyo si Naịjiria na-apụta maka ‘Oscars Award’.

Leave a Reply