FeaturedIgbo News

Sowore adakpuola ngiga ndị DSS

Views

Omoyele Sowore, onye nke so zoo ochichi onyeisiala n’afo 2019 abaala n’aka ndi DSS. E jidere Sowore n’ihe dịka elekere 1:30 nke ụtụtụ maka imepụta na ihazi ‘#RevolutionNow’, akara ngosi e jiri katọọ ọchịchị Onyeisiala Muhammadu Buhari na mgbasa ozi mmekọrịta site n’aka ndị nkatọ ya. Ndị na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ nwere n’otu n’ime tweet ya, kwuputara na “#RevolutionNow bụ maka ndị a na-emegbu emegbu ka ha họrọ ụbọchị ha chọrọ nnwere onwe, ọ bụghị n’okpuru nnabata nke onye mmegbu”.

Sowore bu onye nke na-agba ndorondoro ima mmadu mgba bu onye ohanaeze tukotaara N150m nke a na-enyo na o bu ya kpalairi mmasi ndi DSS n’ebe Sowore no nke mere ka ha makpo ya uzo n’isi ụtụtụ Satọde.

Leave a Reply