FeaturedIgbo News

Shoprite akwakọọ Ngwongwo ha na Naịjiria

Views

Ụlọahịa ndị South Africa dị na Naịjiria bụ Shoprite ekwuola na ha ga-akwara ngwongwo ha si Naịjiria pụọ.

Shoprite Holdings Limited mere ka a mara nke a n’isi ụtụtụ Mọnde dịka afọ azụmahịa ha bịara na njedebe na Juun 28, 2020. ( Lee)

Shoprite batara na Naịjiria mbụ na December 2005 ma ugbu a ha na-achọ ịpụ, ha nwere ụlọahịa 26 na steeti asatọ dị na Naịjiria nke Abuja so n’ọnụọgụgụ.

Nke a bụ akwụkwọ ozi ha zipụrụ dịka Premium Times siri kọwa, iji kwuputa mmasị ha ịchọ ụzọ ụla.

‘Shoprite Holdings Exit from Nigeria Document’

5 Comments

Leave a Reply