FeaturedIgbo News

RevolutionNow: Aka Akpara Ndị na-eme Ngagharị Iwe (Video)

Views

Aka ndị Nigerian Army nọ ọrụ taa akparala ndị otu Revolution Now na-eme ngagharị iwe n’Abuja. Ụgbọala ndị nchekwa obodo nuputara n’Igwe taa n’ebe Transcorp Hlton Abuja were na-anwụkọsị ndị na-eme ngagharị Revolution Now. Cheta na onyeisi ndị Revolution now bụ Omoyele Sowore.

5 Comments

Leave a Reply