EntertainmentFeaturedIgbo News

Paul Okoye ekwuputala ọrụọma ya n’isi Peter Olayinka

Views

Paul Okoye ekesalara ndị mmadu akụkọ ọrụọma nke gbasara otu o siri zọpụta otu nwokorobịa n’aka ndị uwe ojii n’afọ ole na ole gara aga, ma hụkwa otu nwokorobịa na ihe onyonyo n’abalị ụnyahụ ebe ọ na-agbagide ndị Barcelona bọọlụ.

Otu a ka o dere:

O jiri ohere a zụọ ndị ntorobịa ọdụ ka ha nwere ekwenti ha sere ndị uwe ojii mgbe ọ bụla ha na-emegide ha, iji zere onwe ha. Otu a ka o dere:

Lee Peter Olayinka ebe a:

Leave a Reply