FeaturedIgbo News

Ọtụtụ Ụmụakwụkwọ ATBU anwụọla, ebe ụfọdụ merụrụ ahụ n’ihi mmebi akwa mmiri

Views

Ezigbo nsogbu dapụtara na Bauchi Steeti dịka ọtụtụ ụmụakwụkwọ mahadum Abubakar Tafawa Balewa, Bauchi Steeti nwụrụ maka akwa mmiri daranu n’abali Mọnde. Ọdịda akwa mmiri bụ maka oke mmiri zoro na steeti ahu.

A matabeghi ọnụọgụgụ mmadu nwụrụ nụ; ebe ụfọdụ na-asi na ọ bụ mmadu abụọ, ụfọdụ si na ọ bụ mmadu atọ ma ọ bụ karia. E kwuru na-achọtara ozu otu onye na Nigeria Airforce Base.

A na-arịọ ezinaụlọ dị iche iche ka ha mee ngwa jụọ ese ụmụ ha ndi na-agụ n’ụlọaakwụkwọ ma na-arịọkwa ndi ọnwu metụtara ka ha kasie obi.

Ndi isi ATBU kwuru na a ga-akpọ ndi nta akụkọ ma ọ bụrụ na ha nwecha nzukọ.

Leave a Reply