FeaturedIgbo News

Otu ụlọọrụ Dangote emepala ụlọọrụ osikapa na Kebbi

Views

Gọvanọ Atiku Bagudu nke Kebbi steeti na Sọnde kelere otu Dangote maka imepe ebe a na-emepụta osikapa na steeti ya, ma na-ekwu na nke a ga-enye ọtụtụ ndị mmadu ọrụ ma meeba akụ na ụba Naijiria.

Bagudu onye gara n’ụlọọrụ a nke dị na Saminaka, kwuru na nke ga-abara ndi na-arụ ọrụ ugbo ezigbo uru.

Bagudu ji ohere kpọkuo ndị ahịa ka ha bịa tinye ego ha na Kebbi steeti ka e nwe ike rụọ ụlọahịa ebe ọ dị ọtụtụ.

Leave a Reply