FeaturedIgbo News

Otu ndị ụka Pentecostal ewepụtala ụbọchị abụọ maka ekpere nke ga-akagbu nzukọ a ga-enwe na UNN

Views

Na mgbakwunye mmekpa ahụ dị iche iche nke University of Nigeria, Nsukka nwetara maka nzukọ ha ga-enwe nke gbasara amoosu, ndị Pentecostal Fellowship of Naijiria ewepụtala ekpere abalị abụọ maka otu nzukọ a.

Onyeisi PFN, Godwin Madu, kwuru na ha agaghị a no na mmiri, ncha abaa ha anya. N’ihi nke a, ha ga-akpọku Chineke ka ọ lụọ agha n’aha ya.

Leave a Reply