EntertainmentFeaturedIgbo News

Otu kọpa ekwuputala ebumnobi ya ịlụ onye soja n’Ebonyi

Views

N’Ebonyi steeti, otu nwokorobịa na-efe ala nna ya ekwuputala ebumnobi ya ịlụ otu nwanyị onye soja.

Nwokorobịa bụ onye ka na-agabiga ọzụzụ izu atọ nke NYSC .

Lee ihe eserese ha ebe:

Leave a Reply