FeaturedIgbo News

OPM emepela ụlọakwụkwọ nke iri na anọ, ebe a naghị akwụ ụgwọ na Lagos

Views

Onye Ụkọchukwu nke Omega Power Ministries (OPM), Chibụzọr Gift Chinyere, emepela ụlọakwụkwọ Praimarị na Sekọndịrị, ebe anaghị akwụ ụgwọ na Lagos.

Ụlọakwụkwọ a ga-abara ụmụaka ndị na-enweghi onye na-azụ  ha uru. E mere ụlọakwụkwọ maka ndị uka Kristi nakwa ndị ụka alakụba.

E jiri ego otu n’ụzọ n’ụzọ iri na ego onyinye a na-enweta n’ụlọuka rụọ ụlọakwụkwọ.

 

Leave a Reply