FeaturedIgbo News

Onyenkuzi akpọsa nwa akwụkwọ ntu na Cross River

Views

Aka ndị uweojii nke Rivers state akparala otu onyenkuzi nwokorobia aha ya bụ Samuel John  Ikpeme maka ịkpọsa nwata akwụkwọ nwoke dị naanị afọ itoolu(9) ntu.

Ndị Daily post mere ka a mata na o roula ihe dịka otu afọ nwa amadi a jiri na-akụ nwatakịrị a ihe hama na-akụ ntu.

Nwatakịrị a bụkwanụ nwa akwụkwọ n’otu ụlọakwụkọ dị n’okporoụzọ Parliamentary road na Calabar.

Leave a Reply