EntertainmentFeaturedIgbo News

Onyeisi Twitter, Jack Dorsey awụchiela Lagos

Views

Onyeisi Twitter, Jack Dorsey, abiala Naijiria dịka ọ na-eme emume ngagharị na ọmụmụ na gburu gburu Afrika.

O bịarutere Lagos ụnyahụ, ebe ya na ụfọdụ ndị Naijiria nwere oriri. Ndị a hụrụha naya n’ihe eserese gụnyere: Dr. Joe Abbah, Tolu Tools, onye na-arụ na Cool FM na ndị ọzọ.

Dorsey nwara ike ya ịsụ asụsụ Yoruba n’ihe nkiri nke Tools tinyere na Twitter ya.

Lee ihe nkiri a na ihe eserese a ebe a:

https://twitter.com/lailaijeoma/status/11925607287s=12

Twitter co-founder and CEO, Jack Dorsey arrives Nigeria (video & photos)

Leave a Reply