FashionIgbo News

Onyeisi ala Muhammadu Buhari ebinyela aka n’akwụkwọ maka iwu ọhụrụ

Views

Onyeisi ala Muhammadu Buhari, na Mọnde, binyere aka n’akwụkwọ maka iwu ‘Deep Offshore’ nke e megharịrị.
Buhari binyere aka n’akwụkwọ na Mọnde, na London ma jaa ndị omeiwu maka ọrụ ọma ha rụrụ.
Buhari kọwara iwu ọhụrụ a dịka ezigbo ihe ọma. O kwuru na iwu a ga-ewetara gọọmentị Naijiria nde nari dollar ise ($500m).
Onyeisi ndị ọrụ nke Onyeisi ala Muhammadu Buhari, Malam Abba Kyari wegara ya akwụkwọ iwu a na London.

Leave a Reply