FeaturedIgbo News

Onye ụkọchukwu Katọlik anwụọla ka ọkụ gbara n’ime ụlọ ya na Nnewi

Views

Otu ụkọchukwu katọlik anwụọla dịka ọkụ gbara n’ime ụlọ ya n’ụtụtụ Satọde, Nọvemba 16th, 2019.

Rev. Fr. Edmund Nwagbara, onye ụkọchukwu nke St. Peter Claver Parish, Nnewichi, tufuru ndu n’ọkụ a gbara n’ime ụlọ ya.

Ndị Nnewi na ndị ụlọụka na-eru uju maka ọnwụ ya.

Ka mkpụrụ obi ya zuo ike na ndọkwa.

Leave a Reply