FeaturedIgbo News

Onye kọpa jụrụ Gọvanọ ajụjụ enweta ọrụ n’aka gọọmenti

Views

Nwaada Sakeenat Bello bụ onye ka fechara ala nna ya na Kaduna Steeti enweta ọrụ ozugbo n’aka gọọmenti. Nke a mere mgbe ọ jụrụ Gọvanọ El-Rufai ajụjụ na atụmatụ o nwere gbasara ọrụ ubi n’obodo Kaduna.

Nwaada a jụrụ ajụjụ a n’emume ọpụpụ ha nke National Youth Service Corps (NYSC) nke gọvanọ El-Rufai biara.

Ajụjụ ndi a ọ jụrụ kpaliri Gọvanọ El-Rufai ji kwe ya nkwa inye ya ọrụ na  Steeti Kaduna, ma kwuo na ụmụaka na-eche echiche ọma gbasara ihe na-eme ọbọdọ ma nwekwa ume ikwupụta ya na-amasị ya.

 

Leave a Reply