Igbo News

Onye Custom agbagbuo mmadụ maka aka azụ 5000

Views

Ozi gbasara ebe niile ụbọchị uka bụ Febuarị 17, 2019 na ndị otu Custom gbagburu mmadụ n’okporoụzọ si Benin gaba Ore maka na ọ jụrụ  inye ha aka azụ 5000naira.

Olu nwaagbọghọ na-eti mkpu n’ebe ihe a mere gosiri na o nweghi ahịa iwu ọbụla ha bu n’ụgbọala ha.

Nke a were bụrụ ihe mwute nye onye ọbụla. Ọha obodo jikwazi ohere a akpọku gọọmentị ka ha lebanye anya nay a bụ okwu ma mee ihe e kpere n’ikpe na eziomume.

Nke a bụ ebe ị ga-ahụ ihe onyoonyo ozi a

Leave a Reply