FeaturedIgbo News

Oke Mmiri Ozuzo akwatuo Akwa Mmiri ma rie Isi otu Nwoke na Jigawa

Views

Oke mmiri ozuzo akwatuola otu akwa mmiri dị n’ime obodo Badungu na Birnin Kudu, Jigawa steeti nke riri isi otu nwamadi aha ya bụ Sani Dahiru(21).

Ọnụ na-ekwuru ndị Uweojii bụ SP Abdul Jinjiri mere ka a mata nke a.

Dịka ndị Daily Post siri kọwa, o kwuru na ya bụ ihe mere n’abalị Mọnde n’ihi oke mmiri ozuzo zoro were kwatuo akwa mmiri jikọrọ ime obodo Badungu na Cagun ndị dị n’okpuru ọchịchị Birnin Kudu LGA.

4 Comments

Leave a Reply