FeaturedIgbo NewsUncategorized

Ogbunigwe asụọ ndị Mmadụ akwụ na Katsina

Views

Ogbunigwe dara na Yammama, Katsina ụbọchị Satọtdee ebiola ndị o metụtara ka ọkwụrụ. Ozi si Sahara Reporters emeela ka a mata na ya bụ ogbunigwe gburu ụmụaka isii ma debe ndị ọzọ ọ dị ndụ ọnwụ ka mma.

Otu onye akaebe mere ka a mara na ndị dị ndụ ọnọdụ ha jọrọ njọ na ya bụ ihe mmetụta karịrị 11.

5 Comments

Leave a Reply