Igbo News

Ogbako Onyeisiala na ndi Nkwado Ya

Views

Onyeisiala  Muhammadu Buhari nakwa otutu ndi na-akwado ya maka ntuliaka Onyeisiala n’afo 2019 nwere ogbako puru iche.

O nabatara ha n’ulo onyeisiala di n’Asokoro, Abuja 

Ndi no n’ogbako a gunyere odeakwukwo goomenti etiti, Boss Mustapha, nakwazi ndi ozo…

Leave a Reply