FeaturedIgbo News

Ọgbaghara Mali: Buhari na ndị isi ECOWAS enwee ọgbakọ Mberede

Views

Onyeisiala Naịjiria b Muhammadu  Buhari na ndị isi ECOWAS ndị ọzọ na-enwe ọgbakọ banyere ọgbaghara dị na Mali.

Onyeisiala Buhari si Aso Villa esonyerea na ya bụ ọgbakọ ha na-eme n’ikuku(Virtual) maka nje Corona.

Gụọ: Nwaneku agbanyere Nne ya ukwu ọtapịapịa na Mmiri ọṅụṅụ (Video)

Leave a Reply