FeaturedIgbo News

Ọgbaghara adaa n’etiti ndị Hausa na Yoruba na Lagos

Views

Ụfọdụ mmadụ anwụọla, ebe ọtụtụ merụrụ ahụ ka ọgbaghara malitere n’etiti ndị Hausa na ndị Yoruba bi na mpaghara Ile-Epo, Abule Egba, na Alimosho nke Lagos ụbọchị Sọnde.

Seun Adebayo, Onye nta akụkọ ndị Elite Times Citizen mere ka a mata na ọgụ a malitere n’ihi na ndị Hausa ekweghi akwụ ndị isi ahịa Yoruba ihe nrite ha kwesịrị ịkwụ ha.

Ọ gara n’ihu mee ka a mara na ngwa ahịa karịrị nde naịra iri ise (50m) alaala n’iyi na ya bụ ọgbaghara.

Sonyere anyi maka ya bụ akụkọ n’uju.

Leave a Reply