Igbo News

O nweghi ọzọdimgba loro ego: Ganduje

Views

Gọvanọ Kano steeti bụ Ganduje Abdullahi agwala ndi nta akụkọ na o nweghi ọzọdimgba loro nde naira isii na puku nari asatọ. O kwuru nke a mgbe ya na onyeisiala nwere nzukọ n’Abuja.

Ganduje kwuru na site na nyocha o mere gbasara ego ahụ furu efu, na ọ bụ ndi ohi zuru ego ahụ. O kwukwara na ego ahụ bụ nke ha nwetara n’aka ndi bịara njem nleta ‘tourism’ n’oge emume ha.

Leave a Reply